Abụ Ọma 131:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Kama m weturu obi ala nọrọ jụụ+Ka nwatakịrị a kwụsịrị ara nke ya na nne ya nọ. Afọ juru m ka nwatakịrị a kwụsịrị ara. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 131:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2021, p. 22 Ụlọ Nche,9/1/2006, p. 15
2 Kama m weturu obi ala nọrọ jụụ+Ka nwatakịrị a kwụsịrị ara nke ya na nne ya nọ. Afọ juru m ka nwatakịrị a kwụsịrị ara.