Ekliziastis 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Otú ahụ mmadụ na-agba aka* si n’afọ nne ya pụta, ka ọ ga-agba aka laa.+ E nweghịkwa ihe ọ bụla ọ ga-ewere laa n’agbanyeghị ọrụ niile ọ rụsiri ike.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:15 Ụlọ Nche,5/15/1998, p. 6
15 Otú ahụ mmadụ na-agba aka* si n’afọ nne ya pụta, ka ọ ga-agba aka laa.+ E nweghịkwa ihe ọ bụla ọ ga-ewere laa n’agbanyeghị ọrụ niile ọ rụsiri ike.+