Ekliziastis 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ụbọchị ihe ọma mere, chebara ihe ọma merenụ echiche.+ Ma n’ụbọchị ihe ọjọọ mere,* cheta na ọ bụ Chineke kwere ka e nwee ụbọchị ọma na ụbọchị ọjọọ,+ ka ndị mmadụ wee ghara ịmata ihe ga-eme ha n’ọdịnihu.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:14 Ụlọ Nche,5/1/1999, p. 29
14 N’ụbọchị ihe ọma mere, chebara ihe ọma merenụ echiche.+ Ma n’ụbọchị ihe ọjọọ mere,* cheta na ọ bụ Chineke kwere ka e nwee ụbọchị ọma na ụbọchị ọjọọ,+ ka ndị mmadụ wee ghara ịmata ihe ga-eme ha n’ọdịnihu.+