Ekliziastis 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ụbọchị ihe dị mma, ṅụrịa ọṅụ,+ n’ụbọchị ọdachi, mara na ezi Chineke mere nke a kpọmkwem dị ka o mere nke ọzọ,+ ka ụmụ mmadụ wee ghara ịchọpụta ma ọlị ihe ọ bụla ga-eme mgbe ha na-anọkwaghị.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:14 Ụlọ Nche,5/1/1999, p. 29
14 N’ụbọchị ihe dị mma, ṅụrịa ọṅụ,+ n’ụbọchị ọdachi, mara na ezi Chineke mere nke a kpọmkwem dị ka o mere nke ọzọ,+ ka ụmụ mmadụ wee ghara ịchọpụta ma ọlị ihe ọ bụla ga-eme mgbe ha na-anọkwaghị.+