Ekliziastis 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 E nwere ihe efu* na-eme n’ụwa: E nwere ndị ezi omume a na-emeso ka à ga-asị na ha mere ihe ọjọọ,+ e nwekwara ndị ajọ omume a na-emeso ka à ga-asị na ha mere ihe dị mma.+ Ana m asị na ihe a bụkwa ihe efu.
14 E nwere ihe efu* na-eme n’ụwa: E nwere ndị ezi omume a na-emeso ka à ga-asị na ha mere ihe ọjọọ,+ e nwekwara ndị ajọ omume a na-emeso ka à ga-asị na ha mere ihe dị mma.+ Ana m asị na ihe a bụkwa ihe efu.