Ekliziastis 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E nwere ihe efu a na-eme n’ụwa, na e nwere ndị ezi omume ihe na-eme dị ka à ga-asị na ha na-arụ ọrụ ndị ajọ omume,+ e nwekwara ndị ajọ omume ihe na-eme dị ka à ga-asị na ha na-arụ ọrụ ndị ezi omume.+ Asịrị m na nke a kwa bụ ihe efu.
14 E nwere ihe efu a na-eme n’ụwa, na e nwere ndị ezi omume ihe na-eme dị ka à ga-asị na ha na-arụ ọrụ ndị ajọ omume,+ e nwekwara ndị ajọ omume ihe na-eme dị ka à ga-asị na ha na-arụ ọrụ ndị ezi omume.+ Asịrị m na nke a kwa bụ ihe efu.