Ekliziastis 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ahụwo m ihe niile n’ụbọchị ndụ m nke bụ́ ihe efu.+ E nwere onye ezi omume nke na-ala n’iyi n’ezi omume ya.+ E nwekwara onye ajọ omume nke na-adị ogologo ndụ n’ajọ omume ya.+ Matiu 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Paịlet wee sị ha: “Gịnịzi ka m ga-eme Jizọs, onye a sịrị na ọ bụ Kraịst?” Ha niile wee sị: “Ka a kpọgide ya n’osisi!”+
15 Ahụwo m ihe niile n’ụbọchị ndụ m nke bụ́ ihe efu.+ E nwere onye ezi omume nke na-ala n’iyi n’ezi omume ya.+ E nwekwara onye ajọ omume nke na-adị ogologo ndụ n’ajọ omume ya.+
22 Paịlet wee sị ha: “Gịnịzi ka m ga-eme Jizọs, onye a sịrị na ọ bụ Kraịst?” Ha niile wee sị: “Ka a kpọgide ya n’osisi!”+