Job 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gịnị mere ndị ajọ omume ji adị ndụ,+Kaa nká, nweekwa akụ̀ dị ukwuu?+ Abụ Ọma 73:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee! Ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, bụ́ ndị tụsaara ahụ́ ruo mgbe a na-akaghị aka.+Ha emewo ka akụ̀ ha dị ukwuu.+ Jeremaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ị bụ onye ezi omume+ mgbe m meere gị mkpesa, ee, mgbe m gwara gị okwu banyere ikpe. Gịnị mere ụzọ ndị ajọ omume ji na-agazi agazi,+ gịnị mere ndị niile na-aghọ aghụghọ ji bụrụ ndị na-enweghị nchegbu?
12 Lee! Ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, bụ́ ndị tụsaara ahụ́ ruo mgbe a na-akaghị aka.+Ha emewo ka akụ̀ ha dị ukwuu.+
12 Jehova, ị bụ onye ezi omume+ mgbe m meere gị mkpesa, ee, mgbe m gwara gị okwu banyere ikpe. Gịnị mere ụzọ ndị ajọ omume ji na-agazi agazi,+ gịnị mere ndị niile na-aghọ aghụghọ ji bụrụ ndị na-enweghị nchegbu?