Job 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụlọikwuu nke ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ na-adị jụụ,+Ndị na-akpasu Chineke iwe na-anọkwa n’udo,Bụ́ udo nke onye ji aka ya meere onwe ya chi na-enwe.+ Abụ Ọma 37:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+ Abụ Ọma 73:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na amalitere m inwere ndị na-etu ọnụ anyaụfụ,+Mgbe m hụrụ udo ndị ajọ omume nwere.+ Abụ Ọma 73:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee! Ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, bụ́ ndị tụsaara ahụ́ ruo mgbe a na-akaghị aka.+Ha emewo ka akụ̀ ha dị ukwuu.+ Jeremaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ị bụ onye ezi omume+ mgbe m meere gị mkpesa, ee, mgbe m gwara gị okwu banyere ikpe. Gịnị mere ụzọ ndị ajọ omume ji na-agazi agazi,+ gịnị mere ndị niile na-aghọ aghụghọ ji bụrụ ndị na-enweghị nchegbu?
6 Ụlọikwuu nke ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ na-adị jụụ,+Ndị na-akpasu Chineke iwe na-anọkwa n’udo,Bụ́ udo nke onye ji aka ya meere onwe ya chi na-enwe.+
7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+
12 Lee! Ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, bụ́ ndị tụsaara ahụ́ ruo mgbe a na-akaghị aka.+Ha emewo ka akụ̀ ha dị ukwuu.+
12 Jehova, ị bụ onye ezi omume+ mgbe m meere gị mkpesa, ee, mgbe m gwara gị okwu banyere ikpe. Gịnị mere ụzọ ndị ajọ omume ji na-agazi agazi,+ gịnị mere ndị niile na-aghọ aghụghọ ji bụrụ ndị na-enweghị nchegbu?