Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 4:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Mgbe nke ahụ gasịrị, Ken gwara Ebel nwanne ya, sị: “Ka anyị gaa n’ọhịa.” O wee ruo na ka ha nọ n’ọhịa, Ken wakporo Ebel nwanne ya wee gbuo ya.+

  • 1 Samuel 22:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.

  • Matiu 23:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 N’ihi nke a, lee, m na-ezitere+ unu ndị amụma na ndị maara ihe na ndị na-ezi ihe n’ihu ọha.+ Ụfọdụ n’ime ha ka unu ga-egbu,+ kpọgidekwa ha n’osisi, ụfọdụ n’ime ha ka unu ga-apịakwa ihe+ n’ụlọ nzukọ unu, kpagbuokwa ha site n’obodo ruo n’obodo;

  • Jọn 16:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge awa na-abịa mgbe onye ọ bụla nke ga-egbu unu ga-eche na ya jeere Chineke ozi dị nsọ.+

  • 1 Pita 4:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ndị m hụrụ n’anya, ka ọkụ nke na-ere n’etiti unu, nke na-ere ịbụrụ unu ọnwụnwa,+ ghara iju unu anya, dị ka à ga-asị na ọ bụ ihe a na-ahụtụbeghị na-adakwasị unu.

  • 1 Pita 5:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma, mgbe unu tasịrị ahụhụ nwa oge,+ Chineke nke obiọma niile na-erughịrị mmadụ, onye kpọrọ unu ka unu nweta ebube ebighị ebi ya+ site n’ịdị n’otu+ nke unu na Kraịst, ga-enyesị unu ọzụzụ unu n’onwe ya, ọ ga-eme ka unu guzosie ike,+ ọ ga-eme ka unu sie ike.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya