1 Pita 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma guzogidenụ ya,+ sienụ ike n’okwukwe, ebe unu maara na òtù ụmụnna unu niile ndị nọ n’ụwa na-ata ụdị ahụhụ a unu na-ata.+
9 Ma guzogidenụ ya,+ sienụ ike n’okwukwe, ebe unu maara na òtù ụmụnna unu niile ndị nọ n’ụwa na-ata ụdị ahụhụ a unu na-ata.+