1 Pita 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma na-alụsonụ ya ọgụ,+ siekwanụ ike n’okwukwe, ebe unu ma na ụmụnna unu niile ndị nọ n’ụwa na-ata ụdị ahụhụ a unu na-ata.+ 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:9 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 14-18
9 Ma na-alụsonụ ya ọgụ,+ siekwanụ ike n’okwukwe, ebe unu ma na ụmụnna unu niile ndị nọ n’ụwa na-ata ụdị ahụhụ a unu na-ata.+