Ọrụ Ndịozi 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+ 2 Timoti 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’eziokwu, a ga-akpagbukwa ndị niile na-achọ ibi ndụ n’ụzọ kwekọrọ ná nsọpụrụ Chineke ná mmekọrịta nke ha na Kraịst Jizọs.+
22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+
12 N’eziokwu, a ga-akpagbukwa ndị niile na-achọ ibi ndụ n’ụzọ kwekọrọ ná nsọpụrụ Chineke ná mmekọrịta nke ha na Kraịst Jizọs.+