24 Mgbe ahụ, Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ iso m n’azụ, ya jụ onwe ya ma bulie osisi ịta ahụhụ ya, na-eso m mgbe niile.+
20 Chetanụ okwu m gwara unu, Ohu adịghị aka nna ya ukwu. Ọ bụrụ na ha akpagbuwo m, ha ga-akpagbukwa unu;+ ọ bụrụ na ha edebewo okwu m, ha ga-edebekwa nke unu.