Ekliziastis 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụ na onye na-achị achị ewesa gị iwe ọkụ, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ nwayọọ na-eme ka mmehie e mere ghara ịdị oké njọ.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:4 Ụlọ Nche,11/1/2006, p. 169/15/1990, p. 22
4 Ọ bụrụ na onye na-achị achị ewesa gị iwe ọkụ, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ nwayọọ na-eme ka mmehie e mere ghara ịdị oké njọ.+