-
Abụ Solomọn 6:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ezé gị dị ọcha ka ìgwè atụrụ
Ndị si n’ebe a sara ha ahụ́ na-apụta.
Ha niile na-amụ ejima ejima.
E nwebeghị nke ọ bụla n’ime ha nwa ya nwụrụ.
-