Abụ Solomọn 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezé gị dị ka ìgwè nne atụrụ si n’ebe a sara ha ahụ́ na-apụta, ha niile na-amụ ejima ejima, ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ha ụmụ ya nwụnahụrụ.+
6 Ezé gị dị ka ìgwè nne atụrụ si n’ebe a sara ha ahụ́ na-apụta, ha niile na-amụ ejima ejima, ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ha ụmụ ya nwụnahụrụ.+