Abụ Solomọn 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma naanị otu onye bụ nduru m,+ onye na-enweghị ntụpọ. Ọ bụ ọpụrụiche n’anya nne ya. Ọ bụ ya ka onye mụrụ ya kacha hụ n’anya. Ụmụ agbọghọ hụrụ ya kpọọ ya onye obi ụtọ. Ndị nwunye eze na ndị iko eze jakwara ya mma.
9 Ma naanị otu onye bụ nduru m,+ onye na-enweghị ntụpọ. Ọ bụ ọpụrụiche n’anya nne ya. Ọ bụ ya ka onye mụrụ ya kacha hụ n’anya. Ụmụ agbọghọ hụrụ ya kpọọ ya onye obi ụtọ. Ndị nwunye eze na ndị iko eze jakwara ya mma.