Abụ Solomọn 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ‘Ònye bụ nwaanyị a nke na-enwu* ka ìhè na-apụta mgbe chi na-abọ,Nke mara mma ka ọnwa gbazuru agbazu,Nke na-egbuke egbuke ka anyanwụ,Nke makwara nnọọ mma ka ndị agha gbakọtara ka ha gaa agha?’”+
10 ‘Ònye bụ nwaanyị a nke na-enwu* ka ìhè na-apụta mgbe chi na-abọ,Nke mara mma ka ọnwa gbazuru agbazu,Nke na-egbuke egbuke ka anyanwụ,Nke makwara nnọọ mma ka ndị agha gbakọtara ka ha gaa agha?’”+