Aịzaya 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M ga-eme ka i nwee ndị ikpe otú i nweburu. M ga-emekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ otú i nwere na mbụ.+ Mgbe ahụzi ka a ga-akpọwa gị Obodo Na-eme Ezi Omume nakwa Obodo Na-erubere Chineke Isi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:26 Amụma Aịsaịa I, p. 33-34 Ụlọ Nche,7/1/1992, p. 14-15
26 M ga-eme ka i nwee ndị ikpe otú i nweburu. M ga-emekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ otú i nwere na mbụ.+ Mgbe ahụzi ka a ga-akpọwa gị Obodo Na-eme Ezi Omume nakwa Obodo Na-erubere Chineke Isi.+