Aịzaya 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ụbọchị ahụ, ndị mmadụ ga-atụfusị chi ha dị iche iche na-abaghị uru, ma ndị e ji ọlaọcha mee ma ndị e ji ọlaedo mee,Ndị ha meere onwe ha ka ha na-akpọrọ isiala. Ha ga-atụpụrụ ha nkapị na ụsụ,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:20 Amụma Aịsaịa I, p. 53-54
20 N’ụbọchị ahụ, ndị mmadụ ga-atụfusị chi ha dị iche iche na-abaghị uru, ma ndị e ji ọlaọcha mee ma ndị e ji ọlaedo mee,Ndị ha meere onwe ha ka ha na-akpọrọ isiala. Ha ga-atụpụrụ ha nkapị na ụsụ,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:20 Amụma Aịsaịa I, p. 53-54