Aịzaya 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Aịzaya wee sị: “Ndị ezinụlọ Devid, biko geenụ ntị. Ọ̀ bụ na o zubeghịrị unu na unu na-akpasu mmadụ iwe? Gịnị mere unu ji na-akpasukwu Chineke iwe?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:13 Amụma Aịsaịa I, p. 107
13 Aịzaya wee sị: “Ndị ezinụlọ Devid, biko geenụ ntị. Ọ̀ bụ na o zubeghịrị unu na unu na-akpasu mmadụ iwe? Gịnị mere unu ji na-akpasukwu Chineke iwe?+