Aịzaya 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee sị: “Biko, geenụ ntị, unu ụlọ Devid. Ọ̀ bụ ntakịrị ihe n’anya unu na unu na-eme ka ike gwụ ndị mmadụ, nke na unu ga-emekwa ka ike gwụ Chineke m?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:13 Amụma Aịsaịa I, p. 107
13 O wee sị: “Biko, geenụ ntị, unu ụlọ Devid. Ọ̀ bụ ntakịrị ihe n’anya unu na unu na-eme ka ike gwụ ndị mmadụ, nke na unu ga-emekwa ka ike gwụ Chineke m?+