Aịzaya 14:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị na-ahụ gị ga-ekporopụ anya na-ele gị. Ha ga-eleru gị anya ma sị,‘Ọ̀ bụ onye a bụ onye ahụ nọ na-eme ka ụwa maa jijiji,Onye nọkwa na-emenye alaeze dị iche iche ụjọ?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:16 Amụma Aịsaịa I, p. 185-187
16 Ndị na-ahụ gị ga-ekporopụ anya na-ele gị. Ha ga-eleru gị anya ma sị,‘Ọ̀ bụ onye a bụ onye ahụ nọ na-eme ka ụwa maa jijiji,Onye nọkwa na-emenye alaeze dị iche iche ụjọ?+