Aịzaya 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị na-ahụ gị ga-ekporopụ anya na-ele gị; ha ga-eleru gị anya nke ọma, sị, ‘Ọ̀ bụ onye a bụ onye ahụ nke nọ na-eme ka ụwa maa jijiji, na-emekwa ka alaeze dị iche iche mee mkpatụ,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:16 Amụma Aịsaịa I, p. 185-187
16 Ndị na-ahụ gị ga-ekporopụ anya na-ele gị; ha ga-eleru gị anya nke ọma, sị, ‘Ọ̀ bụ onye a bụ onye ahụ nke nọ na-eme ka ụwa maa jijiji, na-emekwa ka alaeze dị iche iche mee mkpatụ,+