Jeremaya 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Lee nnọọ ka e si gbujie ma gbajie+ hama e ji akpụ ụ́zụ́+ nke ụwa dum! Lee nnọọ ka Babịlọn si ghọọ naanị ihe ijuanya n’etiti mba niile!+ Jeremaya 51:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Lee, m na-emegide gị,+ gị ugwu na-ebibi ihe,+ nke bibiri ụwa dum,”+ ka Jehova kwuru; “m ga-esetị aka m megide gị, m ga-esi n’elu nkume dị elu kwapụ gị ma mee ka ị bụrụ ugwu a gbara ọkụ.”+
23 Lee nnọọ ka e si gbujie ma gbajie+ hama e ji akpụ ụ́zụ́+ nke ụwa dum! Lee nnọọ ka Babịlọn si ghọọ naanị ihe ijuanya n’etiti mba niile!+
25 “Lee, m na-emegide gị,+ gị ugwu na-ebibi ihe,+ nke bibiri ụwa dum,”+ ka Jehova kwuru; “m ga-esetị aka m megide gị, m ga-esi n’elu nkume dị elu kwapụ gị ma mee ka ị bụrụ ugwu a gbara ọkụ.”+