-
Aịzaya 14:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ọnụ ụzọ ámá, besie ákwá ike. Obodo, beekwa ákwá.
Ndị Filistia, obi ga-awụnye unu niile n’afọ.
N’ihi na ndị agha si n’ebe ugwu na-abịa ka anwụrụ ọkụ.
E nweghịkwa onye ọ bụla n’ime ha na-aga nọrọ iche.”
-