Aịzaya 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Tie mkpu ákwá, gị ọnụ ụzọ ámá! Kwaa ákwá, gị obodo! Obi ga-alọ unu niile mmiri, Filistia! N’ihi na anwụrụ ọkụ si n’ebe ugwu na-abịa, ọ dịghịkwa onye na-ekewapụ onwe ya n’ime ìgwè ndị agha ya.”+
31 Tie mkpu ákwá, gị ọnụ ụzọ ámá! Kwaa ákwá, gị obodo! Obi ga-alọ unu niile mmiri, Filistia! N’ihi na anwụrụ ọkụ si n’ebe ugwu na-abịa, ọ dịghịkwa onye na-ekewapụ onwe ya n’ime ìgwè ndị agha ya.”+