Aịzaya 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha yi ákwà iru uju nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’obodo ha. Ha nọ n’ámá obodo ha nakwa n’elu ụlọ ndị dị n’obodo ha na-eti mkpu ákwá. Ha begidere ákwá tụbọọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:3 Amụma Aịsaịa I, p. 193
3 Ha yi ákwà iru uju nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’obodo ha. Ha nọ n’ámá obodo ha nakwa n’elu ụlọ ndị dị n’obodo ha na-eti mkpu ákwá. Ha begidere ákwá tụbọọ.+