Aịzaya 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha kere ákwà iru uju+ n’úkwù nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’ime ya. Onye ọ bụla nke nọ n’ime ya na-eti mkpu ákwá n’elu ụlọ+ ndị dị n’ime ya nakwa n’ámá obodo ya, kwara ákwá na-agbada.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:3 Amụma Aịsaịa I, p. 193
3 Ha kere ákwà iru uju+ n’úkwù nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’ime ya. Onye ọ bụla nke nọ n’ime ya na-eti mkpu ákwá n’elu ụlọ+ ndị dị n’ime ya nakwa n’ámá obodo ya, kwara ákwá na-agbada.+