Jeremaya 48:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “‘A nọ n’elu ụlọ niile dị na Moab nakwa n’ámá ya niile na-eti mkpu ákwá;+ n’ihi na akụwaala m Moab dị nnọọ ka ite na-abaghị uru,’+ ka Jehova kwuru.
38 “‘A nọ n’elu ụlọ niile dị na Moab nakwa n’ámá ya niile na-eti mkpu ákwá;+ n’ihi na akụwaala m Moab dị nnọọ ka ite na-abaghị uru,’+ ka Jehova kwuru.