Jeremaya 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nwoke a bụ́ Konaya+ ọ̀ bụ arịa nkịtị e ledara anya, nke a kụriri akụri,+ ka ọ̀ bụ arịa mmadụ na-enweghị mmasị na ya?+ Gịnị mere a ga-eji tụda ya na mkpụrụ ya n’ala, tụgakwa ha n’ala ha na-amaghị?’+ Hosia 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “A ga-eloda Izrel.+ Ugbu a, ha ga-adị ka arịa na-adịghị enye obi ụtọ+ n’etiti mba dị iche iche.+
28 Nwoke a bụ́ Konaya+ ọ̀ bụ arịa nkịtị e ledara anya, nke a kụriri akụri,+ ka ọ̀ bụ arịa mmadụ na-enweghị mmasị na ya?+ Gịnị mere a ga-eji tụda ya na mkpụrụ ya n’ala, tụgakwa ha n’ala ha na-amaghị?’+