Aịzaya 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Moab, ka ndị m a chụsara achụsa biri na gị. Bụrụ ebe ha ga-agbaba zoo n’ihi onye na-ebibi ihe.+ Onye na-emegbu ndị mmadụ ga-ala n’iyi. A ga-akwụsị ibibi ihe. A ga-ebibi ndị na-azọgbu ndị ọzọ, ha agharazie ịnọ n’ụwa.
4 Moab, ka ndị m a chụsara achụsa biri na gị. Bụrụ ebe ha ga-agbaba zoo n’ihi onye na-ebibi ihe.+ Onye na-emegbu ndị mmadụ ga-ala n’iyi. A ga-akwụsị ibibi ihe. A ga-ebibi ndị na-azọgbu ndị ọzọ, ha agharazie ịnọ n’ụwa.