Aịzaya 16:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anyị anụla gbasara nganga ndị Moab na-akpa. Ha dị ezigbo mpako.+ Anyị anụkwala gbasara mpako ha na nganga ha na ezigbo iwe ha na-ewe.+ Ma, ọnụ ha na-etu bụ na nkịtị.
6 Anyị anụla gbasara nganga ndị Moab na-akpa. Ha dị ezigbo mpako.+ Anyị anụkwala gbasara mpako ha na nganga ha na ezigbo iwe ha na-ewe.+ Ma, ọnụ ha na-etu bụ na nkịtị.