Aịzaya 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị anụwo banyere nganga Moab, na ọ dị nganga nke ukwuu;+ mpako ya na nganga ya na oké iwe ya+—ọnụ ọ na-etu agaghị emezu.+
6 Anyị anụwo banyere nganga Moab, na ọ dị nganga nke ukwuu;+ mpako ya na nganga ya na oké iwe ya+—ọnụ ọ na-etu agaghị emezu.+