Jeremaya 48:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Meenụ ka ọ ṅụbiga mmanya ókè,+ n’ihi na o buliwo onwe ya elu megide Jehova;+ Moab atụrụwo onwe ya n’agbọ ọ gbọrọ,+ ọ ghọwokwa ihe a na-akwa emo, ee, ya onwe ya. Jeremaya 48:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+ Zefanaya 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nke a ka ha ga-enweta n’ihi mpako ha,+ n’ihi na ha kọchara ndị Jehova nke ụsụụ ndị agha ma na-ebuli onwe ha elu megide ha.+
26 Meenụ ka ọ ṅụbiga mmanya ókè,+ n’ihi na o buliwo onwe ya elu megide Jehova;+ Moab atụrụwo onwe ya n’agbọ ọ gbọrọ,+ ọ ghọwokwa ihe a na-akwa emo, ee, ya onwe ya.
29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+
10 Nke a ka ha ga-enweta n’ihi mpako ha,+ n’ihi na ha kọchara ndị Jehova nke ụsụụ ndị agha ma na-ebuli onwe ha elu megide ha.+