Jeremaya 48:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “‘A ga-ekpochapụkwa Moab ka ọ ghara ịbụkwa mba,+ n’ihi na o buliri onwe ya elu megide Jehova.+ Ezikiel 35:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Unu etuwo ọnụ nke ukwuu megide m,+ unu ekwuwokwa ọtụtụ okwu megide m.+ Mụ onwe m anụwo ya.’+