Job 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nwere obi amamihe, bụrụkwa onye dị ike.+Ònye pụrụ imere ya isi ike, ihe agaziere ya?+ Ilu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nganga na-abịa tupu nkụpịa,+ mmụọ mpako na-abịakwa tupu ịsụ ngọngọ.+ Jeremaya 48:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+
29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+