2 Ndị Eze 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+ Jeremaya 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na ha mere ihe nzuzu n’Izrel,+ ha na nwunye ndị enyi ha na-akwakwa iko,+ ha na-ekwu okwu ụgha n’aha m, bụ́ nke m na-enyeghị ha iwu ka ha kwuo.+ “‘“Mụ onwe m maara, abụkwa m onye akaebe,”+ ka Jehova kwuru.’”
28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+
23 n’ihi na ha mere ihe nzuzu n’Izrel,+ ha na nwunye ndị enyi ha na-akwakwa iko,+ ha na-ekwu okwu ụgha n’aha m, bụ́ nke m na-enyeghị ha iwu ka ha kwuo.+ “‘“Mụ onwe m maara, abụkwa m onye akaebe,”+ ka Jehova kwuru.’”