Aịzaya 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị anụwo banyere nganga Moab, na ọ dị nganga nke ukwuu;+ mpako ya na nganga ya na oké iwe ya+—ọnụ ọ na-etu agaghị emezu.+ Jeremaya 48:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+ Obedaya 3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ mpako+ nke obi gị duhiere gị, gị onye bi n’ebe mgbaba nke nkume+ dị elu, n’ebe dị elu o bi na ya, na-asị n’obi ya, ‘Ònye ga-akwatu m n’ala?’
6 Anyị anụwo banyere nganga Moab, na ọ dị nganga nke ukwuu;+ mpako ya na nganga ya na oké iwe ya+—ọnụ ọ na-etu agaghị emezu.+
29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+
3 Ọ bụ mpako+ nke obi gị duhiere gị, gị onye bi n’ebe mgbaba nke nkume+ dị elu, n’ebe dị elu o bi na ya, na-asị n’obi ya, ‘Ònye ga-akwatu m n’ala?’