-
Aịzaya 19:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 “M ga-eme ka ndị Ijipt lụso ndị Ijipt agha.
Ha ga-alụso ibe ha agha.
Nwanne ga-alụso nwanne ya agha. Mmadụ ga-alụsokwa onye agbata obi ya agha,
Obodo ga-alụso obodo ibe ya agha. Eze ga-alụsokwa eze ibe ya agha.
-