Aịzaya 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “M ga-akpali ndị Ijipt ka ha buso ndị Ijipt agha. Onye ọ bụla ga-ebuso nwanne ya agha. Onye ọ bụla ga-ebuso enyi ya agha, obodo ga-ebuso obodo agha, alaeze ga-ebusokwa alaeze agha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:2 Amụma Aịsaịa I, p. 200-202
2 “M ga-akpali ndị Ijipt ka ha buso ndị Ijipt agha. Onye ọ bụla ga-ebuso nwanne ya agha. Onye ọ bụla ga-ebuso enyi ya agha, obodo ga-ebuso obodo agha, alaeze ga-ebusokwa alaeze agha.+