Aịzaya 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Osimiri dị iche iche ga na-esi ísì. Ọwa mmiri niile ndị na-asọnye n’osimiri Naịl dị n’Ijipt ga-ata, ala ha akpọọ nkụ. Ahịhịa amị na achara ga-erekasịkwa.+
6 Osimiri dị iche iche ga na-esi ísì. Ọwa mmiri niile ndị na-asọnye n’osimiri Naịl dị n’Ijipt ga-ata, ala ha akpọọ nkụ. Ahịhịa amị na achara ga-erekasịkwa.+