Aịzaya 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe ndị a kụrụ n’akụkụ Osimiri Naịl nakwa n’ọnụ ya ga-akpọnwụ. Ala niile a kụrụ mkpụrụ n’akụkụ Osimiri Naịl+ ga-akpọkwa nkụ.+ Ifufe ga-efesasị ihe a kụrụ na ha, ha agaghịzi adị.
7 Ihe ndị a kụrụ n’akụkụ Osimiri Naịl nakwa n’ọnụ ya ga-akpọnwụ. Ala niile a kụrụ mkpụrụ n’akụkụ Osimiri Naịl+ ga-akpọkwa nkụ.+ Ifufe ga-efesasị ihe a kụrụ na ha, ha agaghịzi adị.