Aịzaya 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ebe dị iche iche mmiri na-adịghị n’akụkụ Osimiri Naịl, n’ọnụ Osimiri Naịl, tinyere ala dum a kụrụ mkpụrụ n’akụkụ Osimiri Naịl, ga-akpọ nkụ.+ Ifufe ga-efesasị ihe a kụrụ na ha, ha agaghị adịkwa.
7 Ebe dị iche iche mmiri na-adịghị n’akụkụ Osimiri Naịl, n’ọnụ Osimiri Naịl, tinyere ala dum a kụrụ mkpụrụ n’akụkụ Osimiri Naịl, ga-akpọ nkụ.+ Ifufe ga-efesasị ihe a kụrụ na ha, ha agaghị adịkwa.