-
Aịzaya 19:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ndị ọkụ azụ̀ ga-eru uju.
Ndị niile na-atụnye nko azụ̀ n’Osimiri Naịl ga-eru uju.
Ndị na-agbasakwa ụgbụ azụ̀ n’elu ya ga-adịzi ole na ole.
-