Aịzaya 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị ọkụ azụ̀ ga-eru uju, ndị niile na-atụnye nko azụ̀ n’Osimiri Naịl ga-eru uju, ike ga-agwụkwa ọbụna ndị na-agbasa ụgbụ azụ̀ n’elu mmiri.+
8 Ndị ọkụ azụ̀ ga-eru uju, ndị niile na-atụnye nko azụ̀ n’Osimiri Naịl ga-eru uju, ike ga-agwụkwa ọbụna ndị na-agbasa ụgbụ azụ̀ n’elu mmiri.+