Aịzaya 19:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova etigharịala ha anya.+ Ndị isi ahụ eduhiela ndị Ijipt n’ihe ọ bụla ha na-eme,Otú ahụ onye mmanya na-egbu si adagharị na-azọ ụkwụ n’agbọ ọ gbọrọ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:14 Amụma Aịsaịa I, p. 202-203
14 Jehova etigharịala ha anya.+ Ndị isi ahụ eduhiela ndị Ijipt n’ihe ọ bụla ha na-eme,Otú ahụ onye mmanya na-egbu si adagharị na-azọ ụkwụ n’agbọ ọ gbọrọ.