-
Job 12:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ọ na-eme ka ndị a tụkwasịrị obi na ha ga-adụ ndị mmadụ ọdụ ghara ịma ihe ha ga-ekwu.
Ọ na-eme ka ndị agadi gharazie inwe ezi uche.
-
-
Aịzaya 19:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ha ga-agakwuru chi ndị na-abaghị uru,
Ndị na-eme anwansi, ndị na-agba afa, na ndị na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu.+
-