Aịzaya 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A ga-akpaghasị mmụọ nke ndị Ijipt n’obodo ha,+ m ga-akụghasịkwa atụmatụ ha.+ Ha ga-agakwuru chi ndị na-abaghị uru+ na ndị anwansi na ndị na-agba afa na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:3 Amụma Aịsaịa I, p. 200-202
3 A ga-akpaghasị mmụọ nke ndị Ijipt n’obodo ha,+ m ga-akụghasịkwa atụmatụ ha.+ Ha ga-agakwuru chi ndị na-abaghị uru+ na ndị anwansi na ndị na-agba afa na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu.+